Ka esi azụ akwụkwọ ikikere
Chọọ mmemme
Chọọ mmemme di gi mma di n’ala Naijiria.
Họrọ akwụkwọ ikikere
Ichọta mmemme di gi mma, iga aga pia aka, ọ ga-ebụga gin na-ebe a na-akwụ ụgwọ ikikere.
Zụta akwụkwọ ikikere
Were akara akwụkwọ ikikere I chọrọ ka I zụọ, mecha ọda site na iDepụta ụzọ esi akwụ ụgwọ.
Were akwụkwọ ikikere gi
Inyọcha ọda gi, I ga enweta ihe ngosi na akpati i-meel maọbụ na ekwenti igosipụta ọda gi na igwe akwụkwọ ikikere ma gosi n’ụzọ esi abanye ebe a na-eme mmemme.
Nnoo n’ezi ụzọ esi etinye mmemme
Akwụkwọ ikikere ọ bụla I zuru na nke anyi ma nyọcha, ibanye gi di mfe.