Ka esi ere akwụkwọ ikikere

Tinye ihe enwemenwe gi nke ụlọakụ maọbụ binye aka mepe ihe enwemenwe nke ụlọakụ.

Ichọrọ ire akwụkwọ ikikere, tinye ihe enwemenwe nke ụlọakụ, ọ bụrụ na inweghi ihe enwemenwe binye aka na i-meel maọbụ binye aka site n’enwemenwe ụlọakụ nke e nwere mmekọrita mmadụ na ibe ya n’ụzọ ogbara ọhụụ.

Nyọcha I meel gi

Nyọcha ihe ezitere n’akpati i-meel, jee n’ozi ihe enwemenwe tinye ihe enwemenwe gi ka ozipụtza ihe eji mara gi ma họrọ “sell tickets” na ugbooji na ihe eji mara enwemenwe gi nke ụlọakụ.

Tinye ozi mmemme

Tinye ozi niile gbasara mmemme, tinye ọnụ ego, ma tinye ozi gbasara ihe enwemenwe nke gi, ka enweta ego ma erecha akwụkwọ ikikere.

Chere ikike n’ụlọ ọrụ nhazi ihe

Mmemme gig a-apụta  ihe onye ngalaba ọrụ nhazi megharia na nyọcha ya.