Ka esi ebuli mmemme

Tinye ihe enwemenwe gi nke ụlọakụ maọbụ binye aka mepe ihe enwemenwe nke ụlọakụ. Ichọrọ ibuli mmemme gi, tinye ihe enwemenwe nke ụlọakụ gi ma ọ bụrụ na inweghi ihe enwemenwe nke ụlọakụ, tinye i-meel maọbụ binye aka site n’enwemenwe ụlọakụ nke nwere mmekọrita mmadụ na ibe ya.

Nyọcha i-meel gi

Nyọcha ihe ezitere n’akpati I meel, jee n’ozi ihe enwemenwe nke ụlọakụ pinye ihe enwemenwe eji mara gi ma “họrọ mmemme” din a ugbooji din a ihe enwemenwe eji mara gi.

Tinye ozi mmemme

Tinye mmemme gi, Depụta ozi mmemme ma họrọ site na ihe mbuli elu, oge aga ebuli mmemme gi tupu emewe mmemme.

Ma ọ bụrụ na ebuligo mmemme ma ichọrọ mbuli ya ọzọ, ga na ugbooji, ma were ihe mbulielu gosi oge a ga ebuli mmemme tupu mmemme ebido.

 

 

Kwuo ụgwọ ka ebulie mmemme

Mecha ọda site na idepụta  ozi eji akwụ ugwọ ma enyocha ọda, a ga-ezite akwụkwọ ikike na  i-meel maọbụ ekwenti.

Chere ka inweta nkwado n’ụlọ ọrụ nhazi

Mmemme gi ga-apụta  ihe ma gosi na websait anyi ma pụta ihe na igwe eji achọ ihe mgbe ụlọ  ọrụ nhazi huchara ya ma kwado ya.